Levitikọs 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nna ya na nne ya iyi,+ oriọna ya ga-anyụ mgbe ọchịchịrị na-eru nso.+ Ilu 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E nwere ọgbọ nke na-akpọ ọbụna nna ya iyi, nke na-adịghịkwa agọzi ọbụna nne ya.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya. Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+
9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+