Ilu 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gee nna nke mụrụ gị ntị,+ eledakwala nne gị anya naanị n’ihi na o mewo agadi.+ Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+