Ilu 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anọla n’etiti ndị na-aṅụ oké mmanya,+ n’etiti ndị na-eribiga anụ ókè.+ Ilu 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nwa nke nwere nghọta na-edebe iwu,+ ma onye ya na ndị na-eribiga ihe ókè na-akpakọrịta na-emenye nna ya ihere.+
7 Nwa nke nwere nghọta na-edebe iwu,+ ma onye ya na ndị na-eribiga ihe ókè na-akpakọrịta na-emenye nna ya ihere.+