Ilu 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nwa nke nwere nghọta na-edebe iwu,+ ma onye ya na ndị na-eribiga ihe ókè na-akpakọrịta na-emenye nna ya ihere.+ Taịtọs 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otu onye n’ime ha, bụ́ onye amụma nke ha, kwuru, sị: “Ndị Krit bụ ndị ụgha mgbe niile, ajọ+ anụ ọhịa, ndị na-eri oké nri bụ́ ndị na-enweghị ihe ha na-arụ.”
7 Nwa nke nwere nghọta na-edebe iwu,+ ma onye ya na ndị na-eribiga ihe ókè na-akpakọrịta na-emenye nna ya ihere.+
12 Otu onye n’ime ha, bụ́ onye amụma nke ha, kwuru, sị: “Ndị Krit bụ ndị ụgha mgbe niile, ajọ+ anụ ọhịa, ndị na-eri oké nri bụ́ ndị na-enweghị ihe ha na-arụ.”