2 Samuel 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ,+ ezi Chineke wee gbuo+ ya n’ebe ahụ maka omume enweghị nsọpụrụ o mere, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’akụkụ igbe ezi Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmụọ ozi Jehova tiri ya ihe ozugbo,+ n’ihi na o nyeghị Chineke otuto ahụ;+ ikpuru tagburu ya, o wee kubie ume.
7 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ,+ ezi Chineke wee gbuo+ ya n’ebe ahụ maka omume enweghị nsọpụrụ o mere, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’akụkụ igbe ezi Chineke.+
23 Mmụọ ozi Jehova tiri ya ihe ozugbo,+ n’ihi na o nyeghị Chineke otuto ahụ;+ ikpuru tagburu ya, o wee kubie ume.