1 Ihe E Mere 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Juda bụ Ea+ na Onan+ na Shila.+ Ọ bụ nwa Shua, nwaanyị Kenan, mụụrụ ya ụmụ atọ a. Ea bụ́ ọkpara Juda bụ onye ọjọọ n’anya Jehova, o wee gbuo ya.+ Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
3 Ụmụ Juda bụ Ea+ na Onan+ na Shila.+ Ọ bụ nwa Shua, nwaanyị Kenan, mụụrụ ya ụmụ atọ a. Ea bụ́ ọkpara Juda bụ onye ọjọọ n’anya Jehova, o wee gbuo ya.+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+