Rut 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ụlọ gị dịkwa ka ụlọ Pirez, onye Tema mụụrụ Juda,+ site n’ụmụ Jehova ga-enye gị bụ́ ndị nwaanyị a ga-amụ.”+ Luk 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 nwa Aminadab,+nwa Anaị,+nwa Hezrọn,+nwa Pirez,+nwa Juda,+
12 Ka ụlọ gị dịkwa ka ụlọ Pirez, onye Tema mụụrụ Juda,+ site n’ụmụ Jehova ga-enye gị bụ́ ndị nwaanyị a ga-amụ.”+