Jenesis 38:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ikpeazụ, o ruru na ozugbo o seghachiri aka ya azụ, lee, nwanne ya pụtara, o wee tie mkpu, sị: “Gịnị ka ihe a i mere pụtara, na i tipuwo ahụ́ wee pụta?” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shila; ụmụ Pirez+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Pirez; ụmụ Zira+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zira. 1 Ihe E Mere 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ Tema+ nwunye nwa ya mụụrụ ya Pirez+ na Zira. Ụmụ niile Juda mụrụ dị mmadụ ise. Matiu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda amụọ Pirez+ na Zira, bụ́ ndị Tema mụụrụ ya;Pirez amụọ Hezrọn;+Hezrọn amụọ Ram;+
29 N’ikpeazụ, o ruru na ozugbo o seghachiri aka ya azụ, lee, nwanne ya pụtara, o wee tie mkpu, sị: “Gịnị ka ihe a i mere pụtara, na i tipuwo ahụ́ wee pụta?” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.+
20 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shila; ụmụ Pirez+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Pirez; ụmụ Zira+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zira.