Jenesis 38:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ikpeazụ, o ruru na ozugbo o seghachiri aka ya azụ, lee, nwanne ya pụtara, o wee tie mkpu, sị: “Gịnị ka ihe a i mere pụtara, na i tipuwo ahụ́ wee pụta?” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.+ Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+ Rut 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ Pirez:+ Pirez mụrụ Hezrọn;+ Matiu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda amụọ Pirez+ na Zira, bụ́ ndị Tema mụụrụ ya;Pirez amụọ Hezrọn;+Hezrọn amụọ Ram;+
29 N’ikpeazụ, o ruru na ozugbo o seghachiri aka ya azụ, lee, nwanne ya pụtara, o wee tie mkpu, sị: “Gịnị ka ihe a i mere pụtara, na i tipuwo ahụ́ wee pụta?” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.+
12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+