Jenesis 38:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’oge ọzọkwa, ọ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Shila. Ọ nọkwa n’Akzib mgbe nwaanyị ahụ mụrụ nwa ahụ.+ Jenesis 38:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Juda wee leruo ha anya wee sị:+ “Ọ bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na akpọrọghị m ya kpọnye Shila nwa m.”+ Ya na ya enweghịkwa mmekọahụ ọzọ mgbe nke ahụ gasịrị.+ 1 Ihe E Mere 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Shila+ nwa Juda bụ Ea nna Lika nakwa Leada nna Marisha nakwa ezinụlọ dị iche iche nke ndị na-akpa ákwà ọma+ bụ́ ndị ụlọ Ashbia;
26 Juda wee leruo ha anya wee sị:+ “Ọ bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na akpọrọghị m ya kpọnye Shila nwa m.”+ Ya na ya enweghịkwa mmekọahụ ọzọ mgbe nke ahụ gasịrị.+
21 Ụmụ Shila+ nwa Juda bụ Ea nna Lika nakwa Leada nna Marisha nakwa ezinụlọ dị iche iche nke ndị na-akpa ákwà ọma+ bụ́ ndị ụlọ Ashbia;