Jenesis 38:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’oge ọzọkwa, ọ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Shila. Ọ nọkwa n’Akzib mgbe nwaanyị ahụ mụrụ nwa ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shila; ụmụ Pirez+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Pirez; ụmụ Zira+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zira.
20 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shila; ụmụ Pirez+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Pirez; ụmụ Zira+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zira.