Joshụa 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ókè nke ala ha wee laghachi azụ ruo Rema, ruokwa n’obodo Taya+ e wusiri ike. Ókè nke ala ha laghachikwara ruo Hosa, ebe o jedebere bụ n’oké osimiri nke dị n’ógbè Akzib,+ Ndị Ikpe 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Asha+ achụpụghị ndị bi n’Ako na ndị bi na Saịdọn+ na Alab na Akzib+ na Helba na Efik+ na Rihọb.+
29 Ókè nke ala ha wee laghachi azụ ruo Rema, ruokwa n’obodo Taya+ e wusiri ike. Ókè nke ala ha laghachikwara ruo Hosa, ebe o jedebere bụ n’oké osimiri nke dị n’ógbè Akzib,+