Joshụa 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee nyefee ha n’aka Izrel,+ ha wee na-egbu ha ma chụrụ ha ruo Saịdọn+ nke nwere ụba mmadụ, ruokwa Misrefọt-meyim+ na ndagwurugwu* Mizpe,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ; ha wee gbukata ha ruo mgbe ha na-ahapụghị onye ọ bụla n’ime ha ndụ.+ Joshụa 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ruokwa Ibrọn na Rihọb na Hamọn na Kena ruo Saịdọn+ nke nwere ụba mmadu.
8 Jehova wee nyefee ha n’aka Izrel,+ ha wee na-egbu ha ma chụrụ ha ruo Saịdọn+ nke nwere ụba mmadụ, ruokwa Misrefọt-meyim+ na ndagwurugwu* Mizpe,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ; ha wee gbukata ha ruo mgbe ha na-ahapụghị onye ọ bụla n’ime ha ndụ.+