8 Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Izrel,+ ha ana-egbu ha ma chụrụ ha ruo Saịdọn bụ́ obodo ọtụtụ mmadụ bi.+ Ha chụkwaara ha ruo Misrefọt-meyim+ nakwa na Ndagwurugwu Mizpa, n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ha gbukatara ha ruo mgbe ọ na-enweghịzi onye fọdụrụ n’ime ha.+