Joshụa 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 tinyere ndị niile bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, malite na Lebanọn+ ruo Misrefọt-meyim,+ ndị Saịdọn+ niile; mụ onwe m ga-anapụ ha ala ha n’ihu ụmụ Izrel.+ Naanị kenye ya Izrel dị ka ihe nketa, dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu.+
6 tinyere ndị niile bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, malite na Lebanọn+ ruo Misrefọt-meyim,+ ndị Saịdọn+ niile; mụ onwe m ga-anapụ ha ala ha n’ihu ụmụ Izrel.+ Naanị kenye ya Izrel dị ka ihe nketa, dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu.+