6 E nwekwara ala ndị bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu, malite na Lebanọn+ ruo Misrefọt-meyim,+ na ala ndị Saịdọn niile.+ M ga-achụpụ ha ka ndị Izrel bichie ebe ahụ.+ Naanị ihe ị ga-eme bụ ikenye ndị Izrel ala ahụ ka ọ bụrụ ihe ha ketara, otú m nyere gị n’iwu.+