Ọnụ Ọgụgụ 34:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-ekere unu ala unu ga-ebi na ya: Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa+ nwa Nọn. Joshụa 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+
17 “Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-ekere unu ala unu ga-ebi na ya: Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa+ nwa Nọn.
14 Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+