Ọnụ Ọgụgụ 14:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma, Joshụa nwa Nọn na Keleb nwa Jefune, bụ́ ndị so gaa nyopụta otú ala ahụ dị, ga-adị ndụ.”’”+ Ọnụ Ọgụgụ 27:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova wee sị Mosis: “Kpọrọ Joshụa nwa Nọn, bụ́ nwoke ruru eru,* ma bikwasị ya aka n’isi.+ Joshụa 19:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Ala ndị a ka Elieza onye nchụàjà, Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel, keere ha.+ A nọ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ nke dị na Shaịlo,+ fee nza, keere ha ala ndị ahụ. Otú a ka ha si kechaa ala ahụ niile.
51 Ala ndị a ka Elieza onye nchụàjà, Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel, keere ha.+ A nọ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ nke dị na Shaịlo,+ fee nza, keere ha ala ndị ahụ. Otú a ka ha si kechaa ala ahụ niile.