Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+ Joshụa 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ụmụ nwoke ndị ahụ jikeere ka ha gaa see ala ahụ n’akwụkwọ, Joshụa sịrị ha: “Gagharịanụ n’ala ahụ, seekwanụ ya n’akwụkwọ. Bịakwanụ hụ m ma unu sechaa ya. M ga-anọ n’ihu Jehova na Shaịlo ebe a feere unu nza.”+
18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+
8 Mgbe ụmụ nwoke ndị ahụ jikeere ka ha gaa see ala ahụ n’akwụkwọ, Joshụa sịrị ha: “Gagharịanụ n’ala ahụ, seekwanụ ya n’akwụkwọ. Bịakwanụ hụ m ma unu sechaa ya. M ga-anọ n’ihu Jehova na Shaịlo ebe a feere unu nza.”+