Ọnụ Ọgụgụ 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma, ọ ga-akpọba anyị n’ala ahụ ma nye anyị ya. Ọ bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Diuterọnọmi 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji nke nta nke nta chụpụrụ unu mba ndị a.+ A gaghị ekwe ka unu bibie ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa ghara ịmụba tagbusiwe unu. Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+ Ònye dị ka unu,+Unu ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta na-echebe unu+Na mma agha unu nke dị ebube? Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.”
8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma, ọ ga-akpọba anyị n’ala ahụ ma nye anyị ya. Ọ bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+
22 “Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji nke nta nke nta chụpụrụ unu mba ndị a.+ A gaghị ekwe ka unu bibie ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa ghara ịmụba tagbusiwe unu.
29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+ Ònye dị ka unu,+Unu ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta na-echebe unu+Na mma agha unu nke dị ebube? Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.”