Abụ Ọma 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mba nke Jehova bụ Chi ya na-enwe obi ụtọ,+Ya bụ, ndị ọ họọrọ ka ha bụrụ ndị nke ya.+ Abụ Ọma 144:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị ihe dịịrị otú a na-enwe obi ụtọ. Ndị Jehova bụ Chi ha na-enwe obi ụtọ.+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+
5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+