Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye ị họọrọ ma kpọta nsoKa o biri n’ogige ụlọ gị na-enwe obi ụtọ.+ Ihe ọma ndị dị n’ụlọ gị,N’ụlọ nsọ gị,+ ga-eju anyị afọ.+ Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na Jaa ahọrọla Jekọb ka ọ bụrụ nke ya. Ọ họrọla ndị Izrel ka ha bụrụ ndị ya pụrụ iche.+ 1 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma unu bụ “ndị a họọrọ, ndị eze bụ́kwa ndị nchụàjà, mba dị nsọ,+ ndị pụrụ iche Chineke họọrọ,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile na Chineke dị mma.”+ Ọ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị ma kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+
4 Onye ị họọrọ ma kpọta nsoKa o biri n’ogige ụlọ gị na-enwe obi ụtọ.+ Ihe ọma ndị dị n’ụlọ gị,N’ụlọ nsọ gị,+ ga-eju anyị afọ.+
9 Ma unu bụ “ndị a họọrọ, ndị eze bụ́kwa ndị nchụàjà, mba dị nsọ,+ ndị pụrụ iche Chineke họọrọ,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile na Chineke dị mma.”+ Ọ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị ma kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+