20 Anụ ọhịa ga-akwanyere m ùgwù,
Ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ,
Maka na emeela m ka mmiri dị n’ala ịkpa,
Meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+
Ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri.
21 Ha bụ ndị m kpụụrụ onwe m,
Ka ha nwee ike ịna-akọ ihe ndị m mere e kwesịrị iji maka ha too m.+