Aịzaya 43:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anụ ọhịa ga-enye m otuto,+ ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ;+ n’ihi na m ga-emeworị ka mmiri dị n’ala ịkpa, meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+ iji mee ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri, Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:20 Amụma Aịsaịa II, p. 55-57
20 Anụ ọhịa ga-enye m otuto,+ ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ;+ n’ihi na m ga-emeworị ka mmiri dị n’ala ịkpa, meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+ iji mee ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri,