Aịzaya 43:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Anụ ọhịa ga-akwanyere m ùgwù,Ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ,Maka na emeela m ka mmiri dị n’ala ịkpa,Meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+Ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:20 Amụma Aịsaịa II, p. 55-57
20 Anụ ọhịa ga-akwanyere m ùgwù,Ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ,Maka na emeela m ka mmiri dị n’ala ịkpa,Meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+Ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri.