Mkpughe 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 I mekwara ka ha bụrụ ndị eze+ na ndị nchụàjà ga na-ejere Chineke anyị ozi.+ Ha ga na-achịkwa+ ụwa.” Mkpughe 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+
10 I mekwara ka ha bụrụ ndị eze+ na ndị nchụàjà ga na-ejere Chineke anyị ozi.+ Ha ga na-achịkwa+ ụwa.”
6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+