Joshụa 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị ikom ahụ wee bilie ka ha gawa. Jọshụa wee nye ndị ahụ na-aga ise ala ahụ n’akwụkwọ iwu,+ sị: “Gaanụ jegharịa n’ala ahụ ma see ya n’akwụkwọ, lọghachikwutekwanụ m, ọ bụ n’ebe a ka m ga-efere unu nza+ na Shaịlo+ n’ihu Jehova.”
8 Ndị ikom ahụ wee bilie ka ha gawa. Jọshụa wee nye ndị ahụ na-aga ise ala ahụ n’akwụkwọ iwu,+ sị: “Gaanụ jegharịa n’ala ahụ ma see ya n’akwụkwọ, lọghachikwutekwanụ m, ọ bụ n’ebe a ka m ga-efere unu nza+ na Shaịlo+ n’ihu Jehova.”