Joshụa 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ụmụ nwoke ndị ahụ jikeere ka ha gaa see ala ahụ n’akwụkwọ, Joshụa sịrị ha: “Gagharịanụ n’ala ahụ, seekwanụ ya n’akwụkwọ. Bịakwanụ hụ m ma unu sechaa ya. M ga-anọ n’ihu Jehova na Shaịlo ebe a feere unu nza.”+
8 Mgbe ụmụ nwoke ndị ahụ jikeere ka ha gaa see ala ahụ n’akwụkwọ, Joshụa sịrị ha: “Gagharịanụ n’ala ahụ, seekwanụ ya n’akwụkwọ. Bịakwanụ hụ m ma unu sechaa ya. M ga-anọ n’ihu Jehova na Shaịlo ebe a feere unu nza.”+