Joshụa 19:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ọ bụ ndị a bụ ihe nketa Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel kesara+ dị ka ihe onwunwe site n’ife nza na Shaịlo+ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Ha wee kwụsị ike ala ahụ.
51 Ọ bụ ndị a bụ ihe nketa Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel kesara+ dị ka ihe onwunwe site n’ife nza na Shaịlo+ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Ha wee kwụsị ike ala ahụ.