19 N’ikpeazụ, ha sịrị: “Lee! E nwere ememme a na-emere Jehova site n’afọ ruo n’afọ na Shaịlo,+ nke dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gbagoo Shikem,+ nke dị n’ebe ndịda Lebona.”
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+