5 kama ọ bụ ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ n’ebo unu niile ime ka aha ya dịrị na ya, ime ka o biri na ya, ka unu ga-achọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-abịa.+
19 N’ikpeazụ, ha sịrị: “Lee! E nwere ememme a na-emere Jehova site n’afọ ruo n’afọ na Shaịlo,+ nke dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gbagoo Shikem,+ nke dị n’ebe ndịda Lebona.”