Jenesis 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ. Ndị Ikpe 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+ Ndị Ikpe 9:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Abimelek busoro obodo ahụ agha ụbọchị ahụ dum wee weghara obodo ahụ; o wee gbuo ndị nọ n’ime ya,+ kwatuo obodo ahụ+ ma wụọ ya nnu.+ 1 Ndị Eze 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Rehoboam+ wee gaa Shikem, n’ihi na ọ bụ na Shikem+ ka Izrel dum bịara ka ha mee ya eze.
18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ.
6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+
45 Abimelek busoro obodo ahụ agha ụbọchị ahụ dum wee weghara obodo ahụ; o wee gbuo ndị nọ n’ime ya,+ kwatuo obodo ahụ+ ma wụọ ya nnu.+