14 O wee sị ya: “Biko, gawa. Mata ma ahụ́ ọ̀ dịkwa ụmụnne gị, matakwa ma ìgwè anụ ụlọ ahụ hà nọkwa nke ọma, bịakwa kọọrọ m.”+ O wee si na ndagwurugwu Hibrọn+ zipụ ya, o wee gawa Shikem.
24Jọshụa wee kpọkọọ ebo niile nke Izrel na Shikem,+ kpọọkwa ndị okenye Izrel+ na ndị isi ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, ha wee guzoro n’ihu ezi Chineke.+