1 Ndị Eze 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Rehoboam+ wee gaa Shikem, n’ihi na ọ bụ na Shikem+ ka Izrel dum bịara ka ha mee ya eze.