Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 12:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ.

  • Jenesis 33:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ.

  • Joshụa 20:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi ya, ha mere ka Kidesh+ nke dị na Galili n’ógbè Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, bụrụ ebe dị nsọ, tinyere Shikem+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu.

  • Ndị Ikpe 9:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị:

  • Ọrụ Ndịozi 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya