19 Mozis chịkwaara ọkpụkpụ Josef, n’ihi na o mere ka ụmụ Izrel ṅụọrọ ya iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+
32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+