Jenesis 50:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel ṅụọ iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ. Ya mere, unu ga-achịrị ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+ Ọpụpụ 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mozis chịkwaara ọkpụkpụ Josef, n’ihi na o mere ka ụmụ Izrel ṅụọrọ ya iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+ Ndị Hibru 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+
25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel ṅụọ iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ. Ya mere, unu ga-achịrị ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+
19 Mozis chịkwaara ọkpụkpụ Josef, n’ihi na o mere ka ụmụ Izrel ṅụọrọ ya iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+
22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+