Joshụa 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi ya, ha mere ka Kidesh+ nke dị na Galili n’ógbè Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, bụrụ ebe dị nsọ, tinyere Shikem+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu.
7 N’ihi ya, ha mere ka Kidesh+ nke dị na Galili n’ógbè Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, bụrụ ebe dị nsọ, tinyere Shikem+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu.