32 E sikwa n’ebo Naftalaị+ nye ha obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Kidesh+ nke dị na Galili, na ala ịta ahịhịa ya, na Hamọt-dọọ+ na ala ịta ahịhịa ya, na Katan na ala ịta ahịhịa ya; obodo atọ.
29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+