Joshụa 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jọshụa tụgharịkwara n’oge+ ahụ wee weghara Hezọ;+ o jikwa mma agha gbuo eze ya+ n’ihi na Hezọ bụ isi alaeze ndị a niile tupu oge ahụ. Ndị Ikpe 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, Jehova weere ha resi+ Jebin eze Kenan, onye chịrị na Hezọ;+ onyeisi ndị agha ya bụ Sisera,+ o bikwa na Haroshet+ nke ndị mba ọzọ.
10 Jọshụa tụgharịkwara n’oge+ ahụ wee weghara Hezọ;+ o jikwa mma agha gbuo eze ya+ n’ihi na Hezọ bụ isi alaeze ndị a niile tupu oge ahụ.
2 Ya mere, Jehova weere ha resi+ Jebin eze Kenan, onye chịrị na Hezọ;+ onyeisi ndị agha ya bụ Sisera,+ o bikwa na Haroshet+ nke ndị mba ọzọ.