Ndị Ikpe 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Berak wee chụrụ+ ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ+ na ndị agha ahụ ruo Haroshet nke ndị mba ọzọ, e wee jiri ihu mma agha gbuo ndị agha Sisera niile. Ọbụna otu onye afọdụghị.+
16 Berak wee chụrụ+ ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ+ na ndị agha ahụ ruo Haroshet nke ndị mba ọzọ, e wee jiri ihu mma agha gbuo ndị agha Sisera niile. Ọbụna otu onye afọdụghị.+