Aịzaya 43:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-ewepụta ụgbọ ịnyịnya agha na ịnyịnya, na-akpọpụtakwa ndị agha na ndị dị ike n’otu mgbe ahụ:+ “Ha ga-edina ala.+ Ha agaghị ebili.+ A ga-emenyụ ha dị ka ọkụ.+ A ga-afụnyụ ha dị ka ọkụ a mụnyere n’owu oriọna.”+
17 Onye na-ewepụta ụgbọ ịnyịnya agha na ịnyịnya, na-akpọpụtakwa ndị agha na ndị dị ike n’otu mgbe ahụ:+ “Ha ga-edina ala.+ Ha agaghị ebili.+ A ga-emenyụ ha dị ka ọkụ.+ A ga-afụnyụ ha dị ka ọkụ a mụnyere n’owu oriọna.”+