Levitikọs 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ga-achụkwa ndị iro unu ọsọ,+ ha ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha. Joshụa 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma unu onwe unu, unu eguzokwala otu ebe. Chụwanụ ndị iro unu, unu ga-esikwa n’azụ gbuo ha.+ Unu ekwela ka ha banye n’obodo ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu enyefewo ha n’aka unu.”+
19 Ma unu onwe unu, unu eguzokwala otu ebe. Chụwanụ ndị iro unu, unu ga-esikwa n’azụ gbuo ha.+ Unu ekwela ka ha banye n’obodo ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu enyefewo ha n’aka unu.”+