8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị mmadụ ọsọ, otu narị mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri ọsọ, ndị iro unu ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha.+
24 Ụmụ ha+ wee bata weghara ala ahụ,+ i wee merie+ ndị bi n’ala ahụ n’ihu ha, ya bụ, ndị Kenan,+ nyefeekwa ha n’aka ha, ọbụna ndị eze ha+ na ndị ala ahụ,+ ka ha mee ha ihe masịrị ha.+