26 N’ihi ya, Chineke Izrel kpaliri mmụọ+ Pul+ bụ́ eze Asiria,+ ya bụ, mmụọ Tilgat-pilniza+ bụ́ eze Asiria, o wee dọrọ+ ụmụ Ruben na ndị Gad na ọkara ebo Manase n’agha ma kpọta ha na Hela+ na Hebọ na Hera nakwa n’akụkụ osimiri Gozan, ha wee biri n’ebe ahụ ruo taa.