Ezra 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ mbụ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya+ wee mezuo, Jehova kpaliri+ mmụọ Saịrọs eze Peshia, o wee mee ka a kpọsaa+ n’ebe dum ọ na-achị, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+
1 N’afọ mbụ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya+ wee mezuo, Jehova kpaliri+ mmụọ Saịrọs eze Peshia, o wee mee ka a kpọsaa+ n’ebe dum ọ na-achị, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: