9 Ha wee kpọsaa n’ime Juda na Jeruselem dum ka a na-ewetara Jehova ụtụ dị nsọ+ bụ́ nke Mozis ohu ezi Chineke nyere Izrel iwu+ n’ala ịkpa ka ha na-eweta.
5 Ha wee kpebie ka a kpọsaara+ Izrel dum, malite na Bia-shiba+ ruo Dan,+ ka ha bịa meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga na Jeruselem; n’ihi na ha emebeghị otú ahụ n’ìgwè+ dị ka ihe e dere n’akwụkwọ si dị.+