Ndị Ikpe 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+ 1 Samuel 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+
29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+
20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+