-
Ndị Ikpe 18:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ndị ikom ise ahụ wee na-aga ma bịarute Leyish+ wee hụ otú ndị bi n’ime ya si biri n’adabereghị n’ebe ndị ọzọ nọ, dị ka omenala ndị Saịdọn si dị, nọrọkwa jụụ, tụsara ahụ́,+ ọ dịghịkwa onye obi ọjọọ na-enye ihe ọ bụla nsogbu n’ala ahụ. Ha ebighịkwa ndị Saịdọn+ nso, ọ dịghịkwa ihe ha na ndị mmadụ nwekọrọ.
-