Joshụa 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ebe ndịda, e nwere ala dum nke ndị Kenan; tinyere Meara, nke ndị Saịdọn,+ ruo n’Efek, ruokwa n’ókè ndị Amọraịt; Joshụa 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ruokwa Ibrọn na Rihọb na Hamọn na Kena ruo Saịdọn+ nke nwere ụba mmadu. Ndị Ikpe 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi ise+ nke ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile,+ ọbụna ndị Saịdọn+ na ndị Haịvaịt+ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat.+ Ndị Ikpe 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na ndị Saịdọn+ na Amalek+ na Midian+ ka m zọpụtara unu mgbe ha kpagburu unu,+ unu wee tikuo m?
4 N’ebe ndịda, e nwere ala dum nke ndị Kenan; tinyere Meara, nke ndị Saịdọn,+ ruo n’Efek, ruokwa n’ókè ndị Amọraịt;
3 Ndị isi ise+ nke ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile,+ ọbụna ndị Saịdọn+ na ndị Haịvaịt+ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat.+